Gaa na ọdịnaya

onyenkuzi usoro ụkwụ egwu

Sitere na Wiktionary

Onyenkuzi usoro ụkwụ egwu

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ụdịrị onye na-akuzi ka ụkwụ egwu ga-esi na-adaba n'ụda egwu

nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Onyenkuzi usoro ụkwụ egwu nke mahadum nsụka eturula ugo

Mkpọpụta

[dezie]
LL-Q33578 (ibo)-Igboanude-onye nkụzi usoro ukwu egwu

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

choregrapher