onyeama
Ọdịdị
onyeama
Nkọwa
[dezie ebe o si]- Onye na-ekwu ihe ezoro ezo.
- onye na-agwa ndị uwe ojii ihe na-emegasi na gburugburu ha maọbụ maka mmadụ ibe ha
Nkejiasụsụ
[dezie ebe o si]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie ebe o si]Okeke bụuru onyeama na nnyocha ahu emere n'onwa gara aga.
Mkpọpụta
[dezie ebe o si]