onyeahịa
Ọdịdị
Onyeahịa
Nkọwa
[dezie]Onye ma-ọbụ otu na achọ nyemaka ọrụ nke onye ọrụ aka dịka onye ọkaịkpe ma-ọbụ ndị ọkachamara ndị ọzọ.


Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ọrụ m dịka onye azụmahịa bụ ịleta onyeahịa m anya ọfụma.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Onyeafịa