onye ozuzu aturu
Ọdịdị
Onye Ozuzu Aturu
Nkowa
[dezie]Ónyé órú ya bu ilekota umu aturu, ihu na ahu na-adi ha mma mgbe obula. Enwekwara ike ikpo ndi ukochukwu ndi ozuzu aturu.
Nkejiasụsụ
[dezie]Áhà
Omumaatu
[dezie]Onyenwe anyi Jesus Christ bu onye ozuzu aturu oma.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Óyé ozuzu eturu (Nkanu, Enugu state)