Gaa na ọdịnaya

onye okwunụka

Sitere na Wiktionary

onye okwunụka

Nkọwa

[dezie]

Onye anaghị àkpá udo, naanị ibute nsogbu n'etiti mmadụ na ibe ya ka eji Mara ya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Nkọli bụ onye okwunụka


Mkpọpụta

[dezie]
onye okwunụka


Olumba

[dezie]

Ónyé hararawururu, Ochonganooko (Abia)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

troublemaker