Jump to content

onye nwe ụlọ

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

mmadụ ma ọ bụ otu nwe ụlọ, ma ọ bụ ala nke ụlọ dị na ya ọ bụ nke agbazinye mmadụ maka achụmnta ego

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Onye bụ onye nwe ụlọ a?
  • O nwere ala nke ebe ọna ana ego dị ka onye nwe ụlọ

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

landlord