Jump to content

onye nnọchiteanya

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Onye na-ewere ọnọdụ onye ọzọ n'ọgbakọ, mmemme, ụlọ ọrụ, iji wee kwuchitere onye ahụ maọbụ mechitere onye ahụ ihe ọkwesịrị ime.

Nkejịasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

onye nnọchiteanya ụlọ ọrụ UNESCO bụ Maazị Udengwọ anụọla nwaanyị

Mkọpụta

[dezie]
onye nnochite anya




Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

representative