onye na-edozi ntutu isi
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]onye na asacha, bọọ ma dozie ntutu isi na n'ụzọ dị iche iche ma ọbụ onye na akpụ ntutu isi dị ka ọrụ ya
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ọ bụ onye na-edozi ntutu isi maka ụmụ nwoke na ụmụ nwanyị.
- Mmadu enwere ike imu otu esi edozi isi na mahadum?