onye mmeri

O sị Wiktionary

onye mmeri

Nkọwa[dezie]

onye mmeri bu onye na-enwe mmeri na asọmpi ọbụla

Nkejiasụsụ[dezie]

aha

Ọmụmaatụ[dezie]

ndi eyimba bụ ndị nwere mmeri na asọmpị bọlụ ẚgbạṛạ n'ama isụ ata

Mkpọpụta[dezie]


olumba[dezie]

Onye mmeli (Anambra State)

Ntụghari n asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

winner