Gaa na ọdịnaya

onye mkpokọta

Sitere na Wiktionary

onye mkpokọta

nkọwa

[dezie]

onye ọrụ ya bụ ilekọta ndị niile nọ n' otu, hụ na ihe niile na- aga nke ọma n'otu ahụ

nkejiasụsụ

[dezie]

aha

ọmụmaatụ

[dezie]

onye mkpokọta otu ọgbọ anyị bụ odugwu Malik

mkpọpụta

[dezie]
onye mkpokọta


olumba

[dezie]

ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]


bekee

[dezie]

administrator