onye mba ọzọ
Ọdịdị
Onye mba ọzọ
Nkọwa
[dezie]Onye ọ bụla bụ onye mba ọzọ site n'ọmụmụ ma na ebighị na ala nna ya
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]E nwere ike ị mata onye mba ọzọ site na-aha ya ma ọbụ omume ya.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Onye mba (Arochukwu)
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Foreigner foreigner
French
[dezie]Germany
[dezie]Ausländerin(feminine) auslaenderin Ausländer(masculine) auslaender
Spanish
[dezie]extranjera(feminine) extranjera extranjero(masculine) extranjero