onye mbịarambịa

O sị Wiktionary

nkọwa[dezie]

Onye bi n'obodo na-abụghị ebe nne ya ma ọ bụ nna ya si.

nkejiasụsụ[dezie]

Aha

ọmụmaatụ[dezie]

Nwoke ahụ bụ onye mbịarambịa.

mkpọpụta[dezie]


olumba[dezie]

Onye mbịarambịara

ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

bekee[dezie]

foreigner