onye kpụ mmadụ gaa ụlọ ikpe

O sị Wiktionary

onye kpụ mmadụ gaa ụlọ ikpe

NKỌWA[dezie]

Onye kpụ mmadụ gaa ụlọ ike bụ onye gara mee mkpesa n'ụlọ ikpe gbasara mmegide mmadụ megidere ya,ma n'atukwa anya iweta ọsịsa site n'inye onye ekpesara maka ya ahụhụ, dịka Iwu kwụrụ.

NKEJIASỤSỤ[dezie]

Aha

ỌMỤMATỤ[dezie]

1. Ada bụ onye kpọ ya gaa ụlọ ikpe 2. Onye kpọ ya gaa ụlọ ikpe ziri ya ozi

MKPỌPỤTA[dezie]


OLUMBA[dezie]

NTỤGHARỊ NA ASỤSỤ ỌZỌ[dezie]

Bekee[dezie]

Complainant complainant