Gaa na ọdịnaya

onye isi oche

Sitere na Wiktionary

Onye isi oche

Nkọwa

[dezie]
  • Onye na-achịkọta ma na-ahụ n'ihe a na-eme na nzukọ gara nke ọma.
  • Onye isi Kọmitii maọbụ ụlọ ọrụ dị iche iche.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Abdikarim Ahmed Hassan, Chairman of the Independent National Electoral and Boundaries Commission (INEBC), photographed during an official appearance.

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Mazi Amadi bụ onye isi oche ndi Amaala.
  • Odoziaku Ezenwanyi bụ onye isi oche Nzukọ Ọgọst nke afọ a.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]
  • Onye ishi oche (mbaanọ Imo State)
  • Onye isi ocho (Orlu Imo State)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Chairman

German

[dezie]

Vorsitzender

Russian

[dezie]

председатель

French

[dezie]

président

Italian

[dezie]

presidente

Portuguese

[dezie]

presidente

Spanish

[dezie]

presidente

Hausa

[dezie]

shugaban