Gaa na ọdịnaya

onye ikpe

Sitere na Wiktionary

nkọwa

[dezie]

Onye ọrụ ya bụ idozi esemokwu.

nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

The image of the Hon Justice Akande 13th CJ of Lagos State.

ọmụmaatụ

[dezie]

Onye ikpe ahụ abịaghị taa.

mkpọpụta

[dezie]


olumba

[dezie]

Onye ikpe

ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

judge