Jump to content

onye gbara ọsọ ala

O sị Wiktionary
ndị gbapụ ru na obodo

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ndị gbara ọsọ n'ala ebe ha bị n'ihe ihe ọdachi dị ka agha,ma ọ bụ ihe ndị ọzọ dị ka ụnwụ, mgbanwe Ihu Igwe na ihe mberede ihu igwe.

Nkejiasụsụ[dezie]

Ahs

Ọmụmatụ[dezie]

Ha gbara ọsọ agha na mba Ukraine

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

refugee