onye ahia m

O sị Wiktionary

onye ahịa m

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ onye na- abia azụkari mmadụ ahia maọbọ onye na-ebutere mmadụ ihe ahia ka ọzụrụ mgbe ọbụla

Nkejiasụsụ[dezie]

aha

Ọmụmaatụ[dezie]

onye ahia m maara azu ahia

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntughari asusu ozo[dezie]

Bekee[dezie]

customer