onye agbata obi
Ọdịdị
Onye agbata obi
Nkọwa
[dezie]Onye ụlọ ya dị n'akụkụ nke gị ma ọ bụ onye a na-ekwu maka ya.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Nwanyị ahụ buru ibu bụ onye agbata obim
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Onye bi na nkọm
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Beeke
[dezie]French
[dezie]German
[dezie]Nachbar(masculine)