onye ọzụzụ atụrụ/efi
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]onye nwe ya, onye njikwa, onye na-azụ ma ọ bụ onye na-elekọta ìgwè anụ ụlọ dịka ehi ma ọ bụ efi
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ọ sirike ịghọta onye ọzụzụ atụrụ ma ọ bụ efi
- Ọ dị mma ka onye ọzụzụ atụrụ ma ọ bụ efi nọrọ ọdụ otu ebe ya n'ụmụ anụmanụ ya kama ịna agagharị agagharị