onugbu

O sị Wiktionary

Onugbu

Nkọwa[dezie]

Onugbu bụ otu nime akwụkwọ nrị ndị Igbo jị esi ofe The people of Anambra likes onugbu soup

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • Onugbu anyi kpatara mara mma
  • Ofe onugbu nnem di ụtọ

Mkpọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

Olugbu - Imo

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

bitter Leaf


Vernonia amygdalina