omume ihu igwe

O sị Wiktionary
Ikwalite nkuzi gbasara mgbanwe ihu igwe bụ otu ngwa nke Omume ihu Igwe.

Nkọwa[dezie]

Nkea bụ omume dị iche iche, mgbalị, ngwa amụma na ihe ndị ọzọ ebumnuche ya bụ ibelata akpamike nke Mgbanwe ihu igwe nke mmadụ kpatara na oghọm so ya. Nsonye na Omume Ihu Igwe ndị a bụ ebumnuche zuru ọnụ achọrọ tụmadị njem gbasara ọnọdụ ihu igwe. Ọmumatatụ omume ndị a bụ Nnabata ọnọdụ mgbanwe ihu igwe, Mbelata Mgbanwe ihu igwe,Nkwado Mgbanwe ihu igwe dgz.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Amalitere Nhiwe ọtụtụ omume ihu igwe iji gbochie ọghọm Mgbanwe ihu igwe n'ebute.

Mkpọpụta[dezie]

Omume ihu igwe


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Climate_action,