Gaa na ọdịnaya

omume

Sitere na Wiktionary

Omume

Igbo

[dezie]
  1. Omume bụ njirimara mmadu
  2. Ọ bụ kwa okwu na akọwa otu mmadu si kpa agwa.


Nkọwa aha

[dezie]
  1. Omume bụ okwụ na-akọwa ihe.

Ọmụmatụ

[dezie]
  1. Omume Okechụkwụ na ụbọchi ahụ adighi nma, o gosiri na iwe di ya.
  2. A na esi na Omume mmadu na ụlọ ya amara ihe ọ pụrụ ime na oha.

Mkpọpụta

[dezie]
Omume




Olumba

[dezie]


Myịrị-okwu

[dezie]

Agwa

Ntụgharị okwu

[dezie]

English

[dezie]

Behaviour