Jump to content

olu ndị

O sị Wiktionary

Olu ndị

Nkọwa[dezie]

Nkea bụ otu ndị bi n'otu ebe maọbụ otu obodo si akpọpụta okwu. Obodo ọbụla na mpaghara dị iche iche nwere otu ha si akpọpụta okwu di iche. Ọtụtụ mgbe ọ bụ otu ndi si akpọpụta okwu ka eji amara ebe ha si.


Nkejiasụsụ[dezie]

aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Ịkpọ ụlọ, ụnọ bụ Ọmụmaatụ olu ndị

Mkpọpụta[dezie]

Olu ndị




Olumba[dezie]

Olumba

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

accent