Gaa na ọdịnaya

olile anya

Sitere na Wiktionary

Olile anya

Nkọwa

[dezie]

mmetụta atụmanya na ọchịchọ nke otu ihe dị gị n'obi bịa na mmezu

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Olile anya m nwere n'ebe ọ nọ abụghị n'efu

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Nchekwube

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Beeke

[dezie]

Hope

French

[dezie]

Espoir espoir

German

[dezie]

Hoffen hoffen