Gaa na ọdịnaya

ole ma ole

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ okwu eji akọwa na ìhè dị nguta ọnụ

Nkejiasụsụ

[dezie]

Nkwuwa

Ọmụmatụ

[dezie]

Nwoke ahụ nwere ala dị ole ma ole n'Aba

Mkpọpụta

[dezie]
Ole ma ole




Ọlụmba

[dezie]

One ma one (Onicha)

Ntụgharị n' asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

few