Jump to content

olanti

O sị Wiktionary

Olanti

Nkowa[dezie]

Nke a bu ola umu nwaanyi na nwoke na-eyi na nti iji choo mma. Nke a bu ihe mmadu tinyere na nti maka icho mma.

Nkejiasusu[dezie]

olanti di iche iche

Aha

Omumaatu[dezie]

E nwere m olanti Ugonna yi olanti abuo

Mkpoputa[dezie]

Olumba[dezie]

Bekee[dezie]

earring