okwu-ihu igwe

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ nhọrọ usoro okwu ndị ỌKachamara N'Ekwu maka Mgbanwe ihu igwe. Okwu gbasara Mgbanwe ihu igwe,ihu igwe, ọghọm ihu igwe n'ebute dgz ka ana akpọ okwu-ihu igwe.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọ́mụmatụ[dezie]

    • Ndị ọkachamara Mgbanwe ihu igwe kwuru okwu ihu igwe gbasara ihe aga Iji belata mgbanwe.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

climate-speak