okpu eze

O sị Wiktionary

Nkǫwa[dezie]

Okpu eze bų okpu onye eze bụ okpu onye chiri echichi na-ekpu n' isi.

Okpu eze

Nkejiasųsų[dezie]

aha

Ǫmųmaatų[dezie]

  • Okpu eze onye isi obodo kpu n'isi ya mara mma.

Mkpǫpųta[dezie]

Olumba[dezie]

  • 'okpu ndi eze' n'olu nkanų di na Enugwu steeti

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

crown