okpu
Ọdịdị
Okpu
Nkọwa
[dezie]Nkea bụ ihe eji akwa eme, nke gbara gburugburu a na-ekpu n'isi

Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]- Okpu ahụ nwoke ahụ kpu n'isi mara ezigbo mma. (Nnewi, Awka, Onitsha)
- Okpu a bụ ego ole? (Owerri)
- E nwere m okpu olu. (Abrịba)
- E kpum okpu. (Afikpo)
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]- okpu→ Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
- okpu→ Imo(Owerri)
- okpu→ Abia(Abrịba)
- okpu → Ebonyi(Afikpo)
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Beeke
[dezie]Cap Cap
French
[dezie]Casquette casquette
German
[dezie]Mütze Mütze