Jump to content

okporouzo

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ụzọ gọọmenti elu,nke etiti na nke ime obodo kwara ka ụgbọala, na ihe ọbụla ana-anya anya na-agba na ya na enweghi nsogbu ọ bụla.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Okporoụzọ a dị obosara

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]