Gaa na ọdịnaya

okenye

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Onye tozugoro etozu na mmadụ dika obodo si kwuo.

Nkejiasụsụ

[dezie]
Earl Old Person in 2012

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Okenye anaghi a nọ n'ụlọ ewu amụọ n'ogbiri

Mkpọpụta

[dezie]
okenye




Olumba

[dezie]
  • ọgaala
  • Agadi
  • Duuru

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]