oke ehi

O sị Wiktionary
Oke ehi

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ aha ana akpọ ehi nke óké bụ otu ụdị anụmanụ enwere nke nwere mpi mana akpakwa ike.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Oké ehi n'esi ọnwụ.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

bull