oké ọchịchọ

O sị Wiktionary

Oké ọchịchọ

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ mmadụ ịchọ ihe n'ụzọ anyaukwu.

Nkejiasusu[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

1. Chika nwere oké ọchịchọ

Mkpoputa[dezie]

Olumba[dezie]

Anyaukwu

Ntụgharị ń asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

greed