ojoro

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

  • omume aghụghọ ma ọ bụ ime ihe nke aghụghọ iji nwee napu mmadụ ego
  • atụmatụ ma ọ bụ omume nke na enweghị eziokwu ma ọ bụ iwu na-akwadoghị

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • Kpachara anya, nke ahụ na ada dị ka ojoro
  • Ọchịchọ ịba ọgaranya ngwa ngwa na-eme ka egwuo ọtụtụ ndị ojoro

Mkpọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

Nghọrị

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]