Gaa na ọdịnaya

ohiri isi

Sitere na Wiktionary

Nke a bu akpa akwa akụkụ anọ jupụtara na nku ma ọ bụ ihe ndị ọzọ dị nro, eji akwado isi mgbe ị dina ala ma ọ bụ ihi ụra

ohiri isi

Nkejiasụsụ

[dezie ebe o si]

Aha

Ọmumaatụ

[dezie ebe o si]
  • Ohiri isi nke a dị nro
  • A gwara ya ka o na-eji ohiri isi abụọ mgbe ọ na-edina ala n’ihi ọnọdụ ahụ ike ya

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]


Ntugharị n'asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]