ohere

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

  1. Nke a nkewa dị n'etiti ihe abụọ
  2. E jikwa ohere akọwakwa ebe ihe na-adịghị

Nkejiasụsụ[dezie]

aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • Nnukwu ohere dị n'etiti ndị ọchịchị Naijiria na ndi a na-achị
  • Enwere ohere n'ebe ahụ maka ụgbọala ndị ọzọ

Mkpọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

  • Opoto (Arochukwu)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Spanish[dezie]

French[dezie]