ogwu nje

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Ọgwụ nje bụ ọgwụ na-egbu umu nje dị ịche ịche na-ebute oria n'ahu mmadu

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • Ọgwụ nje enyere m n'ulọ ọgwụ gwọrọ m ọria
  • Ọ nwụrụ n'ọrịa ahụ n'agbanyeghi ọgwụ nje niile ọ ṅuru

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntughari nasụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]