oge niile

O sị Wiktionary

oge niile

NKỌWA[dezie]

oge niile pụtara ime ihe na nsochi na nsochi.mgbe emewerr ihe n'ewepughi aka ana asi na ọ bụ oge niile.

NKEJIASỤSỤ[dezie]

Nkwuwa

ỌMỤMATỤ[dezie]

1.CHINEKE M dị mma oge niile 2.oge niile abụghị ekeresimesi

MKPỌPỤTA[dezie]

O-ge ni-ile

OLUMBA[dezie]

NTỤGHARỊ NA ASỤSỤ ỌZỌ[dezie]

=Bekee[dezie]

all the time https://en.m.wikitionary/wiki/all the time