ogbatumtum

O sị Wiktionary
  • Nkọwa: ọgbatumtum bụ ihe nwere ụkwụ abụọ eji-eme njem, nke n'enweghi mkpuchi maka mmiri ma-ọbụ anwụ.
  • Nkeji asụsụ: aha
  • Ọmụmatụ:

E nwere m ọgbatumtum atọ na-agbara m n'okporo ụzo.

A banyere m ọgbatumtum n'oge m na-abia ọrụ taata!

  • Mkpọpụta:
  • Olumba: Ọkada, Ịnaga
  • Category:{{Category:Aha}} {{Category:wt/ig}}