Gaa na ọdịnaya

oche

Sitere na Wiktionary

oche



Igbo

[dezie]
  1. Oche bụ otu n'ime akọrọngwa ma ọbụ ngwongwo eji ebi na ụlọ.
  2. A na-eji ya anọ ala.
  3. A na eji ụdi ihe di iche iche emepụta oche, dika osisi, igwe ma ọbụ rọba.
oche
oche

Aha

[dezie]
  1. oche bụ aha ihe.

Ọmụmatụ Ahirịokwu

[dezie]
  1. Buru oche ahụ banye n'ụlọ.
  2. E nwere m ụdi oche di iche iche n'ụlọ mụ.

Mkpọpụta

[dezie]
Oche



Olumba

[dezie]
  • oche → Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
  • oche → Imo(Owerri)
  • ochi → Enugu(Nsukka)
  • oche→ Abia(Abrịba)
  • oche → Ebonyi(Afikpo)

Myịrị-okwu

[dezie]

Ntụgharị okwu

[dezie]

Bekee

[dezie]

Chair

Tyap

[dezie]

cuk