Gaa na ọdịnaya

obubu ọnu

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Obubu ọnụ bụ ọnọdụ mmadụ na anọ mgbe ọ na eme-ekpere. Onye ahu a gaghi eri nri ma ọ bu ṅuọ mmiri.

Nkeji Asựsự

[dezie]

Ngwaa

Omựmaatự

[dezie]

Ụkọ Chukwu anyị hinyere obubu ọnụ ụbọchị taa.

Mkpọpựta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntựgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

fasting