Gaa na ọdịnaya

obi nkonelu

Sitere na Wiktionary

Obi Nkonelu

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ọnọdụ obi erughị ala nke mmadụ n'ihi emezughị ihe ibu n'obi maọbụ ihe agaghị ka isi chọọ

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Obi koro ya n'elu mgbe akpọrọ ya

Mkpọpụta

[dezie]
obi nkonelu

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

suspense#English