obi mgbawa
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Nke ahụ na-akpata oke iru uju, oke mwute, nhụjuanya ma ọ bụ obi erughị ala.
Nkejiasụsụ
[dezie]Nkọwa Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- ọ ga enyem obi mgbawa ma ọ bụ na ihe ahụ bu eziokwu.
- ọ bụ ihe obi mgbawa ịhụ ka atụmatụ ha na-aga nke ọma