Gaa na ọdịnaya

obi isiike

Sitere na Wiktionary

obi isiike

nkọwa

[dezie]

nke a bụ mmadụ ịnwe okwukwe,ntụkwasịobi na nkwenye n'onwe ya maọbụ n'onye ọzọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

obi siri m ike na ị ga-eme ya


Mkpọpụta

[dezie]
Obi isiike




Olumba

[dezie]

Ntụgharị okwu n'asụsụ ọzọ

[dezie]

English

[dezie]

confidence