obi erughị ala
Nkọwa[dezie]
mmetụta na ime obi na ọ dị ihe na-ezighi ezi n'ụzọ ụfọdụ na gburugburu ebe mmadụ nọọ ma ọ bụ na ụdị ọnọdụ dị iche iche ma ọ bụ n'ime ahụ ya
Nkejiasụsụ[dezie]
Nkọwa Aha
Ọmụmaatụ[dezie]
- Obi erughị'm ala maka ụdị ndị enyi ị na-akpa
- Mụ na ha nọọ ma na obi erughị'm ala