obiọma
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie | dezie ebe o si]ọchịchọ imere ndị ọzọ ihe ọma ma ọ bụ inyere ndị mmadụ aka, omume obiọma
Nkejiasụsụ
[dezie | dezie ebe o si]Nkọwa Aha
Ọmụmaatụ
[dezie | dezie ebe o si]- obiọma bụ omume ọma onye ọ bụla bara ọgaranya kwesịrị igosipụta
- Nzukọ ahụ nwere obiọma. Ha na-enye ndị mmadụ onyinye ego maka ọrụ ha na mmepe obodo
Mkpọpụta
[dezie | dezie ebe o si]Olumba
[dezie | dezie ebe o si]Afọma
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie | dezie ebe o si]Afọma
Bekee]]
[dezie | dezie ebe o si]Good heart