Gaa na ọdịnaya

obụ aka

Sitere na Wiktionary
ọbụ aka

Nkọwa

[dezie]

okpuru aka mmadụ, akụkụ aka site na nkwojiaka ruo na ntọala mkpịsị aka, ọ sara mbara, ọ dị na mpaghara dị n'etiti ọkpụkpụ mkpịsị aka na carpus nke bụ nkwonkwo dị na mkpịsị aka.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ngwaọrụ dabara nke ọma n'ọbụ aka m
  • Inwere ike iburu ite dị ọkụ n’ọbụ aka gị?

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Palm