nzuzo

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Ọnọdụ nke ndị ọzọ anaghị ahụ ma ọ bụ nwee ohere inye otu onye ma ọ bụ ndị mmadụ nsogbu site na inyo pu ihe ha na-eme

Nkejiasụsụ[dezie]

Nkọwa Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • Nzuzo dị mkpa na ịntanetị
  • Nzuzo dị mkpa maka ndị di na nwunye

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Privacy