Gaa na ọdịnaya

nzikọrịtaozi

Sitere na Wiktionary

Nzikọrịtaozi

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ọnọdụ esi agbasa ozi gaa ebe di iche iche site n'okwu ọnụ maọbụ ederede.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Usoro nzikọrịtaozi bụ okwuọnụ, ederede, mmegharị ahụ, dgz.

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

communication