Gaa na ọdịnaya

nyoo

Sitere na Wiktionary

nyoo

Nkowa

[dezie]

Mgbe mmadu na ene Anya na nzuzo maobu were ihe onyinyo na enene madu maobu ihe.

Nkejiasusu

[dezie]

Ngwaa

Omumatu

[dezie]

1. Chike no na ụlọ ya n`enyoo ndi uwe oji no na ilo.

Mkpoputa

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntughari n`asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

peep